iri

Nkọwa

dezie

iri bụ Mkpụrụ okwu na-akọwa otu n'ime ọnụ ọgụgụ enwere ma bụrụ ọnụ ọgụgụ nke nọ n'agbata iteghete na iri na otu

Nkejiasusu

dezie

Aha

Omụmatụ

dezie

Mmadụ iri bịara nzukọ ahụ. ọ dị afọ iri mgbe nna ya nwụrụ.

Mkpọpụta

dezie
Iri




Olumba

dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

dezie