mkpụrụ akwụ

Akwụ

Nkọwa

dezie
isi akwụ

Akwụ bụ otu n'ime ihe chineke kere maka ihe oriri mmadụ.Ọ bụ nkwụ na-amita ya. Ọ n'adi n'ogbe. a na esi na akwụ emeputa nmanu nri.

Nkejịasụsụ

dezie

Aha

Ọmụmaatụ

dezie
  1. Nna m nwere ọba akwụ.
  2. E nwetere m ite mmanụ asaa n'ime ọba akwụ dim.

Mkpọpụta

dezie
Akwu meaning Palm Fruit in English




Olumba

dezie

Ekwụ n'asụsụ Nkanụ di n'Enugwu Steeti

  • Nkwụ

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

dezie