Agụlọ
Nke a bu aha ana-kpo ụdịrị ngweré nke n'anọ n'arụ ụlọ ebe obibi mmadụ
Aha
Nnem gburu Agụlọ atọ n'elu isekwu anyị. Ga mechie ite nri ahụ kà Agụlo ghara ịbanye n'ime ya
Chekenche ụlọ [ Ukpor,Nnewi-south Anambarazsz