Emily Shearman (amụrụ n'abali iri abụo na atọ nke ọnwa Febụwarị n'afọ 1999) bụ onye na-agba egwuregwu ịnyịnya ígwè na New Zealand. Ọ nọchitere anya mba ya na egwuregwu Commonwealth nke afọ 2022, ma rite ihe nrite ọlaọcha na ịchụso otu.[1][2][3]

Emily Shearman
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịNew Zealand Dezie
Obodo maka egwuregwuNew Zealand Dezie
Aha enyereEmily Dezie
Aha ezinụlọ yaShearman Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya23 Febụwarị 1999 Dezie
Ebe ọmụmụPalmerston North Dezie
Ọrụ ọ na-arụsport cyclist, track cyclist Dezie
Ụdị egwuregwucycle sport, track cycling Dezie
Ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpitrack cycling Dezie
So na2022 Commonwealth Games, 2023 in women's road cycling Dezie

O sonyere asọmpi iko mba ụwa nke afọ 2019/2020 , na asọmpi Oceania nke afọ 2019/-2020 .[4]

Edensibia

dezie
  1. Heagney (2022-07-07). Shearman returns to form with Comm Games selection after year off bike. Stuff. Retrieved on 2022-08-10.
  2. Comm Games: Women's 4000m Pursuit track team in jeopardy (en-nz). RNZ (2022-07-27). Retrieved on 2022-08-10.
  3. Ellesse Andrews denied silver medal after bizarre decision. Retrieved on 2022-08-10.
  4. Track Cycling - Emily Shearman (New Zealand). the-sports.org. Retrieved on 2022-08-10.

Njikọ mpụga

dezie